Thursday, March 1, 2018

NGOZI OSUOHA



NGOZI OSUOHA

BEAUTIFUL MOTHER

Good and beautiful mother
Prestigious mother,
Wise and intelligent
Safe and sound boundaries
Selective and conforming to norms,
Excellent mother
Cherry of birth
Ever smiling, loving and caring
Respected and respectful
Harmonious mother
Amazing, historic and gigantic
Melodious Africa
Beyond description.

NNE OMA

Nne oma, nne mara nma
Nne nwere ugwu
Nne ma ihe
Nne n'aso otutu ihe
Tumadu ihe ojoo
Nne puru iche
Udara omumu,
O ji ochi eme orji
Nne nwere nsopuru
N'asopukwara ala
N'emeru ihe n'oke
Nne di elu, dike na dimkpa
Mama Afrika
Nmadu apughi i kowatacha gi.




CULTURE

Culture is the characteristics of a people,
It is all the things that describe and differentiate them.

Culture is important and mysterious,
It includes attire, language, religion, ceremony amongst others.

Culture says a lot but can be summarized thus:
A people's partridge laughs differently
A people's food is a people's poison
A people's firewood always cooks their food.

Different people, different culture
Culture is the people's identity, their way of life.


OMENALA

Omenala by ejirimara ndi,
O bu ihe di iche iche mba n'eme iji wee pu iche.

Omenala di omimi, dikwa oke mkpa
O gunyere ejiji ma obu ekike, asusu, okpukperechi, emume na ihe ndi ozo.

Omenala na-egosiputa otutu ihe,
Ma egburu ya mkpukpu otu a:

Okwa mba na-achi n'olu n'olu,
Ihe mba n'eri ka mba n'aso,
Nku di na mba n'eghere mba nri.

Omenala by ejirimara ndi
Mba obula puru iche na nke ha.




OBEDIENCE

Ojadili, listen and hear me
Odumodu's journey might be good
But it does not mean that the bunch of palm nuts has not been soiled.

Listen and hear me
He who gives in lack
Differs from he who gives when he has,
Remember as you make your bed, so you lie on it.

Never make unnecessary haste
Because there is a time for everything,
Details simplify issues
Let none trouble another
For whatever a man sows, that he shall also reap.
Heed to this advice in life
For obedience is better than sacrifice.


NKA DI NA NTI

Ojadili gee m nti n'olu
Ije Odumodu jere nwere ike idi nma,
Ma o putaghi na isi akwu dara n'ala edetubeghi aja onu.

Gee nti nuru olu m
Onye n'enye n'uko
Di iche na ome mgbe o ji,
Mkpuru onye kuru ka O ga aghoro
N'ihi na ihe onye metara, o buru.

A gbala oso a rasa mkpuru aka maka na I gaghi afali ya n'elu.
A koruo, e geruo
Nmadu e megbula nwa nmuo, nwa nmuo e megbukwala nwa nmadu,
Nuru olu m maka na nka di na nti.

Ngozi Osuoha


No comments :

Post a Comment